Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Rom 1:24 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi ya Chineke rara ha nye n'aka adighi-ọcha n'ihe ọjọ nile nāgu obi-ha, ka ewe me aru-ha ihe-ihere n'etiti ha:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 1

Echiche Ndi Rom 1:24 na onodu