Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Rom 1:16 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ihere ozi ọma ahu adighi-emem: n'ihi na ọ bu ike nke Chineke rue nzọputa nye onye ọ bula nke kwere; onye-Ju na mbu, na onye-Grik kwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 1

Echiche Ndi Rom 1:16 na onodu