Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Kọlọsi 3:24-25 Bible Nso (IGBOB)

24. ebe unu matara na ọ bu n'aka Onye-nwe-ayi ka unu gānata ihe-nnyeghachi-unu, bú ihe-nketa ahu: unu bu orù nke Onye-nwe-ayi Kraist.

25. N'ihi na onye nēme ajọ omume gānaghachi ajọ omume ahu o mere: ile-madu-anya-n'iru adighi kwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Kọlọsi 3