Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Kọlọsi 3:11 Bible Nso (IGBOB)

ebe onye-Grik na onye-Ju, obibì-úgwù na ebìghi-úgwù, onye nāsu asusu ọzọ, onye Sitia, orù, onye nwere onwe-ya, nāpughi idi: ma Kraist bu ihe nile, di kwa nime madu nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Kọlọsi 3

Echiche Ndi Kọlọsi 3:11 na onodu