Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Kọlọsi 1:6 Bible Nso (IGBOB)

nke biaruru unu; dika ọ nāmiju kwa nkpuru n'uwa nile, nāba kwa uba, dika ọ nēme kwa n'etiti unu, site n'ubọchi unu nuru mazu kwa amara Chineke n'ezi-okwu;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Kọlọsi 1

Echiche Ndi Kọlọsi 1:6 na onodu