Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Hibru 8:9 Bible Nso (IGBOB)

Ọ bughi dika ọb͕ub͕a-ndu ahu si di nke Mu na ndi bu nna-ha b͕araN'ubọchi M'jidere ha n'aka isi n'ala Ijipt duputa ha;N'ihi na ha onwe-ha anọgideghi n'ọb͕ub͕a-ndum,Mu onwem lefukwara ha anya, ka Onye-nwe-ayi kwuru,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 8

Echiche Ndi-Hibru 8:9 na onodu