Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Hibru 3:17-19 Bible Nso (IGBOB)

17. Ma òle ndi ka ọnuma di Ya n'obi megide ọgu arọ abua? ọ̀ bughi ndi mehiere, ndi ozu-ha dara nime ọhia?

18. Ma òle ndi ka Ọ ṅuru iyi na ha agaghi-abà n'izu-ike-Ya, ma ọ bughi ndi nēkweyeghi?

19. Ayi riba-kwa-ra ama na ha apughi ibà nime n'ihi ekweghi-ekwe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 3