Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Hibru 2:9 Bible Nso (IGBOB)

Ma Onye ahu Nke emere Ya ka ọ di kari ndi-mọ-ozi ala nke-ntà, bú Jisus, Ya ka ayi nēle anya, na ejiwo ebube na nsọpuru kpube Ya n'isi dika okpu-eze n'ihi ahuhu nke ọnwu, ka O we site n'amara Chineke detu ọnwu ire n'ihi madu nile ọ bula.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 2

Echiche Ndi-Hibru 2:9 na onodu