Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Hibru 13:9 Bible Nso (IGBOB)

Unu ekwela ka ewere ozizí di iche iche nke si kwa n'ebe ọzọ puta duhie unu: n'ihi na ọ di nma ka ewere amara me ka obi-unu guzosie ike; ka aghara iwere ihe-oriri, nke ọ dighi mb͕e ha bara ndi jeghariri nime ha urù.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 13

Echiche Ndi-Hibru 13:9 na onodu