Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Hibru 13:20 Bible Nso (IGBOB)

Ma Chineke nke udo, Onye were ọbara nke ọb͕ub͕a-ndu ebighi-ebi ahu si na ndi nwuru anwu kughachi oké Onye-ọzùzù-aturu nke aturu-Ya, bú Onye- nwe-ayi Jisus,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 13

Echiche Ndi-Hibru 13:20 na onodu