Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Hibru 13:17 Bible Nso (IGBOB)

Nēkweyenu ndi-isi-unu, nēdo-kwa-nu onwe-unu n'okpuru ha: n'ihi na ndi ahu nāmu anya n'ihi nkpuru-obi-unu, dika ndi gāza ajuju bayere unu: ka ha we were ọṅù me nka, ghara isu udè: n'ihi na nka gābu ihe nābaghi unu urù.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 13

Echiche Ndi-Hibru 13:17 na onodu