Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Hibru 12:17 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na unu matara na ọbuná mb͕e ọ chọrọ iketa ngọzi ahu mb͕e emesiri, ajuru ya (n'ihi na ọ hughi ọnọdu nke nchèghari), ọ bu ezie na o were anya-miri chọsie ya ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 12

Echiche Ndi-Hibru 12:17 na onodu