Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Hibru 12:1 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere ka ayi onwe-ayi, ebe ayi nwere oké ìgwè ndi-àmà di otú a ndi b͕ara ayi gburugburu dika igwe-oji, ka ayi tupu kwa ibu nile ọ bula, ya na nmehie ahu nke nārapara ayi n'aru nke-uku, ka ayi were kwa ntachi-obi b͕a ọsọ ahu edebere ayi n'iru,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 12

Echiche Ndi-Hibru 12:1 na onodu