Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Hibru 11:5 Bible Nso (IGBOB)

Okwukwe ka eji būbiga Inok ka ọ ghara ihu ọnwu; ahughi kwa ya, n'ihi na Chineke bubigara ya-ri: n'ihi na mb͕e akēbubigaghi ya ab͕aworo ya àmà na ihe ọ nēmeri nātọ Chineke ezi utọ:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 11

Echiche Ndi-Hibru 11:5 na onodu