Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Hibru 11:12 Bible Nso (IGBOB)

ọ bu kwa n'ihi nka ka esitere n'otù nwoke mu umu, mb͕e ọ di kwa ka onye nwuru anwu, bú umu bara uba dika kpakpando nke elu-igwe, di kwa ka ájá, nke di n'usọ oké osimiri, nke anāpughi iguta ọnu ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 11

Echiche Ndi-Hibru 11:12 na onodu