Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Hibru 10:36 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ntachi-obi di unu nkpà, ka ọ gābu, mb͕e unu meworo ihe Chineke nāchọ, ka unu we nata nkwa ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 10

Echiche Ndi-Hibru 10:36 na onodu