Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Hibru 10:1 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na iwu ahu, ebe o nwere nání onyinyo nke ezi ihe ahu nile gaje ibia, ọ bughi ezi oyiyi onwe-ya nke ihe ndia, ha apughi ime ka ndi nābiaru ha nso zue okè mb͕e ọ bula, site n'otù àjà ndia nke ha nēche n'iru Chineke kwa-arọ mb͕e nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 10

Echiche Ndi-Hibru 10:1 na onodu