Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Hibru 1:10-14 Bible Nso (IGBOB)

10. Ọzọ kwa,Gi onwe-gi, Onye-nwe-ayi, na mbu ka I tọrọ ntọ-ala nke uwa;Ọlu aka-Gi ka elu-igwe bu kwa:

11. Ha onwe-ha gāla n'iyì; ma Gi onwe-gi nānọgide:Ha nile gāka kwa nká dika uwe;

12. Dika ákwà-nb͕okwasi ka I gāpiakọta kwa ha,Dika uwe, agāb͕anwe kwa ha:Ma Gi onwe-gi bu Onye ahu Nke nādi mb͕e nile,Arọ-Gi nile agaghi-agwu kwa agwu.

13. Ma ọ̀ bu onye n'etiti ndi-mọ-ozi ka O kwuworo okwu bayere ya mb͕e ọ bula, si,Nọdu ala n'aka-nrim,Rue mb͕e M'gēdo ndi-iro-Gi ka ihe-nb͕akwasi ukwu-Gi abua?

14. Hà nile abughi ndi-mọ nēfè òfùfè, ndi eziputara ije ozi n'ihi ndi gaje iketa nzọputa?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 1