Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Galetia 5:10 Bible Nso (IGBOB)

Mu onwem atukwasiwo obim n'ebe unu nọ nime Onye-nwe-ayi, na unu agaghi-atukwasi uche n'ihe ọ bula ọzọ: ma onye nēme ka obi lọ unu miri gēbu ikpé-ya, onye ọ bula.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 5

Echiche Ndi Galetia 5:10 na onodu