Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Galetia 4:15 Bible Nso (IGBOB)

Òle ebe ọ di kwa, bú ọkpukpọ unu nākpọ onwe-unu ndi ngọzi diri? n'ihi na ab͕aram unu àmà, na, ọ buru na ọ bu ihe unu puru ime, unu gāghuputawori anya-unu nyem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 4

Echiche Ndi Galetia 4:15 na onodu