Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Galetia 1:22-24 Bible Nso (IGBOB)

22. Ma nzukọ nile nke Judia nke di nime Kraist nọ nāmaghi irum:

23. ma ọ bu nání na ha nānu, si, Onye ahu nke nēsob͕u ayi n'oge gara aga, ọ nēzì ozi ọma ub͕u a nke okwukwe ahu nke ọ nēmebi n'oge gara aga;

24. ha we nēnye Chineke otuto n'ihe ha huru n'arum.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 1