Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Efesọs 6:23-24 Bible Nso (IGBOB)

23. Udo diri umu-nna-ayi, ya na ihu-n'anya nke ya na okwukwe yikọ, site na Chineke, bú Nna, na Onye-nwe-ayi Jisus Kraist.

24. Ka amara diyere ndi nile huru Onye-nwe-ayi Jisus Kraist n'anya n'emebighi-emebi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Efesọs 6