Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Efesọs 6:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Umu, nāṅanu nti okwu ndi muru unu nime Onye-nwe-ayi: n'ihi na nka bu ihe ziri ezi.

2. Sọpuru nna-gi na nne-gi (nke bu ihe mbu enyere n'iwu nke nkwa diri ya),

3. ka ihe we nāgara gi nke-ọma, ka i we di kwa ogologo ndu n'elu uwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Efesọs 6