Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Efesọs 4:14 Bible Nso (IGBOB)

ka ayi we ghara ibu umu ọhu ọzọ, ndi ifufe nile ọ bula nke ozizí nēfeghari nēbughari kwa, nime itu-ntu nke madu, nime aghughọ, nke ha ji ezuputa nduhie;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Efesọs 4

Echiche Ndi Efesọs 4:14 na onodu