Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Efesọs 3:20-21 Bible Nso (IGBOB)

20. Ma otuto diri Onye ahu Onye puru imebiga ókè nke-uku ri nne kari ihe nile nke ayi nāriọ ma-ọbu nke ayi nātughari uche, dika ike nke nālusi ike nime ayi si di,

21. otuto diri Ya nime nzukọ-Ya na nime Kraist Jisus rue ọb͕ọ nile nke mb͕e nile ebighi-ebi. Amen.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Efesọs 3