Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 9:35 Bible Nso (IGBOB)

Jisus we nējeghari n'obodo na obodo ntà ha nile, nēzí ihe n'ulo-nzukọ nile ha, nēkwusa kwa ozi ọma nke ala-eze ahu, nāgwọ kwa ọria nile di iche iche na nriaria nile di iche iche.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 9

Echiche Matiu 9:35 na onodu