Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 9:17 Bible Nso (IGBOB)

Ha adighi-ab͕aye kwa manya-vine ọhu na karama-akpukpọ ochie: eme otú a, karama-akpukpọ ahu ab͕awa, manya-vine ahu we wusì, karama-akpukpọ ahu ala kwa n'iyì: ma ha nāb͕aye manya-vine ọhu na karama-akpukpọ ọhu, anēdebe ha abua nke-ọma.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 9

Echiche Matiu 9:17 na onodu