Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 9:14 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ahu ndi nēso uzọ Jọn biakutere Ya, si, N'ìhi gini ka ayi onwe-ayi na ndi-Farisi nēbu ọnu ọtutu mb͕e, ma ndi nēso uzọ-Gi adighi-ebu ọnu?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 9

Echiche Matiu 9:14 na onodu