Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 3:12 Bible Nso (IGBOB)

Onye ihe-ifucha-ọka-Ya di n'aka-Ya, Ọ gāfuchapu kwa ebe-nzọcha-ọka-Ya nke-ọma, Ọ gēkpokọta kwa ọka-Ya n'ọba-Ya, ma Ọ gēji ọku anāpughi imenyu emenyu rechapu ib͕ob͕o.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 3

Echiche Matiu 3:12 na onodu