Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 27:9 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ahu okwu ekwuru site n'ọnu Jeremaia onye-amuma mezuru, si, Ha we chiri orú ego ọla-ọcha na iri ahu, bú ọnu-ahia nke Onye aruru ọnu-ahia-Ya, Onye ufọdu site na umu Israel ruru ọnu-ahia-Ya;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 27

Echiche Matiu 27:9 na onodu