Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 27:65-66 Bible Nso (IGBOB)

65. Pailat siri ha, Unu nwere òtù ndi-nche: labanu, mechienu ya si-ike, dika unu matara.

66. Ha we ga, mechie ílì ahu si-ike, n'ika akàrà na nkume ahu, ha na òtù ndi-nche ahu yikọrọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 27