Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 27:54 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọchi-agha nāchi ọgu ndi-agha ise, na ndi ha na ya nọ nēche Jisus, mb͕e ha huru ala-ọma-jijiji ahu, na ihe nile emere, ha tua egwu ri nne, si, N'ezie Nwoke a bu Ọkpara Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 27

Echiche Matiu 27:54 na onodu