Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 27:24 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e Pailat huru na okwu-ya abaghi n'ihe ọ bula, kama na ùzù nāputa, o were miri, kwọ aka-ya abua n'iru ìgwè madu ahu, si, Ikpé ọbara Onye ezi omume a amaghm: unu onwe-unu le nke ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 27

Echiche Matiu 27:24 na onodu