Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 26:65 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ahu onye-isi-nchu-àjà dọwara uwe-ya nile, si, O kwuluru Chineke: ọ̀ bu nkpà ndi-àmà gini nākpa ayi ọzọ? le, ub͕u a ka unu nuru nkwulu ahu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 26

Echiche Matiu 26:65 na onodu