Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 26:47 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e Ọ kpu okwu n'ọnu, le, Judas, otù onye n'etiti ndi-ozi iri na abua ahu, we bia, ya na oké ìgwè madu ndi chiri mma-agha na osisi, site n'ebe ndi-isi-nchu-àjà na ndi-okenye nke ndi-Ju nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 26

Echiche Matiu 26:47 na onodu