Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 26:31 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ahu Jisus si ha, Agēme ka unu onwe-unu nile ma n'ọnyà n'arum abali ta: n'ihi na edewo ya n'akwukwọ nsọ, si, M'gētib͕u Onye-ọzùzù-aturu, agāb͕asa kwa aturu nke ìgwè aturu-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 26

Echiche Matiu 26:31 na onodu