Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 24:22 Bible Nso (IGBOB)

Ọ buru kwa na emeghi ubọchi ahu ka ha di nkpirikpi, agaghi-azọputa madu ọ bula: ma n'ihi ndi arọputara agēme ka ubọchi ahu di nkpirikpi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 24

Echiche Matiu 24:22 na onodu