Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 23:34 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi nka, le, Mu onwem nēzitere unu ndi-amuma, na ndi-amam-ihe, na ndi-ode-akwukwọ: ufọdu nime ha ka unu gēb͕u, kpọgide kwa ha n'obe; ufọdu nime ha ka unu gāpia kwa ihe n'ulo-nzukọ-unu, si kwa n'otù obodo nēsob͕u ha ga obodo ọzọ:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 23

Echiche Matiu 23:34 na onodu