Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 23:25 Bible Nso (IGBOB)

Ahuhu gādiri unu, ndi-ode-akwukwọ na ndi-Farisi, ndi-iru-abua; n'ihi na unu nēme ka azu iko na afere di ọcha, ma n'ime ha juputara site n'ipunara madu ihe na ejideghi-onwe-unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 23

Echiche Matiu 23:25 na onodu