Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 23:23 Bible Nso (IGBOB)

Ahuhu gādiri unu, ndi-ode-akwukwọ na ndi-Farisi, ndi-iru-abua; n'ihi na unu nēnye otù uzọ n'uzọ iri nke nkpa-akwukwọ nēsì ísì utọ na anise na cummin, unu arapuwo kwa ihe ka arọ́ n'iwu, bú ikpé, na ebere, na okwukwe: ma ọ di nkpà ka unu me ihe ndia, ka unu ghara kwa irapu ihe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 23

Echiche Matiu 23:23 na onodu