Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 22:21 Bible Nso (IGBOB)

Ha si Ya, Sisa nwe. Mb͕e ahu Ọ si ha, Ya mere, nyeghachinu Sisa ihe nke Sisa, nyeghachi-kwa-nu Chineke ihe nke Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 22

Echiche Matiu 22:21 na onodu