Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 21:42 Bible Nso (IGBOB)

Jisus si ha, Ọ̀ dighi mb͕e ọ bula unu guru n'ihe edeworo n'akwukwọ nsọ,Nkume nke ndi nēwu ulo juru,Nke ahu ka emere isi nkuku ulo:Ọ bu n'aka Onye-nwe-ayi ka nka sitere,Ọ bu kwa oké ọlu n'anya-ayi?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 21

Echiche Matiu 21:42 na onodu