Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 21:19 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e Ọ huru otù osisi fig n'uzọ, Ọ biarue ya aru, ma Ọ hughi ihe ọ bula n'elu ya, ma-ọbughi nání akwukwọ ndu; O we si ya, Ka nkpuru ghara iputa n'elu gi ọzọ ebighi-ebi. Osisi fig ahu we kpọnwua n'otù mb͕e ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 21

Echiche Matiu 21:19 na onodu