Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 2:16 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ahu Herod, mb͕e ọ huru na ndi ahu nke mara ihe mere ya ihe-ọchì, ọnuma di ya n'obi nke-uku, o we ziga, b͕uchasia umuaka-ndikom nile di na Betlehem, na n'ókè-ala-ya nile, site na ndi b͕ara arọ abua we rida, dika oge ahu nke ọ jutara nke-ọma n'ọnu ndi ahu mara ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 2

Echiche Matiu 2:16 na onodu