Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 2:13 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e ha wezugasiri onwe-ha, le, mọ-ozi nke Onye-nwe-ayi were onwe-ya gosi Josef na nrọ, si, Bilie, kuru Nwatakiri ahu na nne-Ya b͕alaga n'Ijipt, nọ n'ebe ahu rue mb͕e ọ bula m'gāgwa gi: n'ihi na Herod gaje ichọ Nwatakiri ahu ka ọ la Ya n'iyì.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 2

Echiche Matiu 2:13 na onodu