Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 2:11 Bible Nso (IGBOB)

Ha we ba nime ulo, hu Nwatakiri ahu, Ya na Meri nne-Ya; ha we da n'ala kpọ isi ala nye Ya; ha we kpughe ib͕e àkù ha, che onyinye n'iru Ya, ọla-edo na frankincense na myrrh.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 2

Echiche Matiu 2:11 na onodu