Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 19:28 Bible Nso (IGBOB)

Jisus we si ha, N'ezie asim unu, na unu onwe-unu ndi sorom, n'imu-ọzọ ahu, mb͕e ọ bula Nwa nke madu gānọkwasi n'oche-eze nke ebube-Ya, unu onwe-unu gānọkwasi kwa n'oche-eze iri na abua, nēkpe ebo iri na abua nke Israel ikpé.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 19

Echiche Matiu 19:28 na onodu