Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 16:21 Bible Nso (IGBOB)

Site na mb͕e ahu Jisus Kraist malitere igosi ndi nēso uzọ-Ya, na Ọ ghaghi ije Jerusalem, na ihu ọtutu ahuhu n'aka ndi-okenye na ndi-isi-nchu-àjà na ndi-ode-akwukwọ, na aghaghi ib͕u Ya, me kwa ka O si n'ọnwu bilie n'ubochi nke-atọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 16

Echiche Matiu 16:21 na onodu