Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 14:33-36 Bible Nso (IGBOB)

33. Ma ndi nọ n'ub͕ọ ahu kpọrọ isi ala nye Ya, si, I bu Ọkpara Chineke n'ezie.

34. Mb͕e ha gabigasiri, ha bia rue ala, rue Genesaret.

35. Mb͕e ndikom ebe ahu mazuru Ya, ha we ziga n'ala ahu dum di buruburu, kutara Ya madu nile aru nādighi nma;

36. ha nāriọ kwa Ya ka ha metu ọnu-ọnu uwe-Ya aka, nání ya: ewe zọputa ha, ka ha ra, bú ndi meturu Ya aka.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 14