Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 14:3-6 Bible Nso (IGBOB)

3. N'ihi na Herod jidereri Jọn, we ke ya ab͕u, tiye ya n'ulo-nkpọrọ n'ihi Herodias, nwunye Filip nwa-nna-ya.

4. N'ihi na Jọn nāsi ya, O zighi gi ezi n'iwu inwe ya dika nwunye.

5. Ọ bu ezie na ọ chọrọ ib͕u kwa ya, ma ọ turu egwu ọra ndi-Ju, n'ihi na ha guru ya n'onye-amuma.

6. Ma mb͕e ncheta ọmumu Herod ruru, nwa-nwanyi Herodias tere egwú n'etiti, o we tọ Herod utọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 14